Ọha esierela otiegwu Olawale Oloforo a ma dịka “Brymo” ọnya dịka mmadụ karịrị puku iri atọ (30,000) binyerela aka na mkpesa ka a napụ ya ohere inweta nturuugo, ‘All Africa Music Award’ (AFRIMA) nke afọ a.
Brymo, onye e jiri egwu ya bụ “On mbe” maara bụ otiegwu a na-anụ aha ya maka egwu ya nke ọtụtụ n’ime ha bụ Yoroba na Bekee ka ọ gwọkọrọ tie ha.
Dịka onye malitere akwụkwọ mkpesa ahụ na ‘change.org’ bụ Chiristian Ogundele siri kwuo, Brymo zipuru okwu…